Galatians 5:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu naara ejezi ije okwukwe unu nke ọma, ònye bịara gbochie unu ịga nꞌihu nꞌije a?
Igbo 2006
Unu nāb͕arì ọsọ nke-ọma; ònye b͕ochiri unu, ka unu ghara ikweyere ezi-okwu ahu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu na-agbabu ọsọ nke ọma, onye gbochiri unu ikwenyere eziokwu ahụ?