Galatians 5:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ pụtạra ìhè na ọ bụghị Chineke mere nke a nꞌihi na ọ bụ ya onwe ya kpọbatara unu nꞌọnọdụ inwe onwe unu nꞌime Kraịst.
Igbo 2006
Nkweye ahu emere ka unu kweye esiteghi n'Onye ahu Nke nākpọ unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụdị nkwagide ahụ esiteghị nʼebe Onye ahụ kpọrọ unu bịa.