Galatians 6:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O nweghị ihe ọ bụla dị iche nꞌime ya, ma e biri anyị ugwu ma e bighị anyị ugwu. Ihe dị mkpa bụ ma a gbanweela anyị nꞌezie, ịbụ ndị dị ọhụrụ na ndị dị iche.
Igbo 2006
N'ihi na obibì-úgwù abughi ihe, ebìghi-úgwù abughi kwa ihe, kama ọ bu òkìkè ọhu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Obibi ugwu abụghị ihe, ebighị ugwu abụghịkwa ihe, kama ị bụ onye e kere ọhụrụ bụ ihe dị mkpa.