Genesis 14:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we chiri àkù nile nke Sọdọm na Gọmọra, na ihe-oriri-ha nile, la.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma eze anọ ndị a banyere nʼime obodo Sọdọm na Gọmọra bukọrọ akụ ha, na ihe oriri ha niile laa.