Genesis 14:21 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Eze Sọdọm we si Abram, Nyem nání nke bu madu, ma were àkù n'onwe-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Eze Sọdọm gwara Ebram sị, “Nyeghachi m naanị ndị mmadụ, ma debere onwe gị ihe ndị ọzọ.”