Genesis 15:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ we kwere na Jehova; Ọ we gua ya nye ya n'ezi omume.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebram kweere nʼihe Onyenwe anyị kwuru. Nʼihi nke a, a gụnyere ya okwukwe a dịka ezi omume.