Genesis 18:17 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Jehova we si, Mu onwem, M'nēzonari Abraham ihe Mu onwem nēme;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-aga nʼụzọ, Onyenwe anyị tulere sị, “O kwesiri ka m zochiere Ebraham ihe m chọrọ ime?
Recommended Reading