Genesis 19:26 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma nwunye-ya siri n'azu Lot leghachi anya n'azu, we ghọ ogidi nnú.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe nwunye Lọt lere anya nʼazụ, otu mgbe ahụ, ọ ghọrọ ogidi nnu.