Genesis 19:27 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Abraham we bilie n'isi-ututu je ebe ahu nke o guzorori n'iru Jehova:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụtụtụ echi ya, Ebraham biliri jeruo ebe ahụ o guzoro nʼihu Onyenwe anyị nʼụbọchị gara aga.