Genesis 2:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ewe kesia elu-igwe na uwa, na usu-ha nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu a ka e si rụzuo ọrụ ike eluigwe na ụwa na ihe niile dị nʼime ha.