Genesis 23:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Abraham we bilie, kpọ isi ala nye ndi ala ahu, bú umu Het.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Ebraham biliri kpọọ isiala nʼihu ndị nwe ala, bụ ndị Het,

Recommended Reading