Genesis 27:44 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
gi na ya nọ ubọchi ole-na-ole, rue mb͕e ọnuma nwa-nne-gi gālaghachi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nọdụ nʼebe ahụ ruo mgbe iwe nwanne gị ga-adajụ.
Recommended Reading