Genesis 27:8 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ma ub͕u a, nwam, ge nti n'olum, dika ihe nke mu onwem nēnye gi n'iwu si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, nwa m nwoke, gee ntị nke ọma, mee ihe niile m gwara gị.
Recommended Reading