Genesis 3:9 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Jehova, bú Chineke, we kpọ madu ahu òkù, si ya, Òle ebe i nọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Onyenwe anyị Chineke kpọrọ nwoke ahụ oku sị ya, “Ebee ka ị nọ?”
Recommended Reading