Genesis 30:21 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Emesia ọ mu-kwa-ra nwa-nwayi, kpọ aha-ya Daina.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, Lịa mụrụ nwa nwanyị, kpọọ ya Daịna.