Genesis 31:11 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Mọ-ozi nke Chineke we sim nime nrọ ahu, Jekob; m'we si, Lekwam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, mmụọ ozi Chineke sịrị m na nrọ, ‘Jekọb.’ Azara m sị, ‘Lee m nʼebe a.’
Recommended Reading