Genesis 31:47 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Leban we kpọ ya Jega-sahaduta: ma Jekob kpọrọ ya Galeed.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Leban kpọrọ nkume ndị ahụ Jega-Sahaduta, nʼasụsụ nke ya. Jekọb kpọrọ ya Galeed, nʼasụsụ nke ya.