Genesis 31:6 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Unu onwe-unu makwara na ewerewom ikem nile fè nna-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu maara na eji m ike m niile rụọra nna unu ọrụ.