Genesis 33:12 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ọ si, Ka ayi bulie ije, ka ayi la, ka m'je kwa n'iru gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Ịsọ sịrị, “Bilienụ ka anyị malite ije ịlaghachi. Aga m esonyere unu.”