bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Bible
/
Compare Genesis 33:18
Genesis 33:18 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Jekob we biarue Shelem, bú obodo Shekem, nke di n'ala Kenean, mb͕e o siri na Padan-eram bia; ọ ma ulo-ikwū-ya n'iru obodo ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jekọb si Padan Aram lọghachi, o rutere obodo Shekem nke dị nʼala Kenan nʼudo. O mara ụlọ ikwu ya nʼihu obodo ahụ.