Genesis 33:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Isọ we si, Enwerem ri nne; nwa-nnem, ya diri gi, bú nke i nwere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Ịsọ sịrị, “Nwanne m nwoke, debere onwe gị ihe i nwere, nʼihi na enwere m akụ hie nne.”