Genesis 36:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndia bu umu Isọ, ndia bu kwa ndi-isi-ha: nke ahu bu Edom.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Ịsọ (ya bụ, Edọm). Ndị a bụkwa ọnụmara ha.