Genesis 44:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ we chọsie ike, n'okenye ka ọ malitere, ọ bu kwa na nke-ntà ka ọ chọbiri: ewe chọta ọkwa ahu n'akpa Benjamin.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Odibo ahụ malitere nʼonye ukwu nʼetiti ha chọọ rute nʼonye nta. Ọ bụ nʼakpa Benjamin ka a chọtara iko ahụ.