Genesis 5:14 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
ubọchi nile nke Kenan we buru nnù arọ abua na ọgu ise na iri: o we nwua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kenan nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na afọ iri.