Genesis 5:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
ubọchi nile nke Jered we buru nnù arọ abua na ọgu asatọ na abua: o we nwua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jared nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na abụọ.