Genesis 5:23 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
ubọchi nile nke Inok we buru ọgu arọ iri-na-asatọ na arọ ise:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọnụọgụgụ nke afọ niile Enọk biri ndụ, bụ narị afọ atọ na iri afọ isii na ise.