Genesis 6:22 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Noa we me ya; dika iwu nile si di nke Chineke nyere ya, otú a ka o mere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Noa mere ihe niile dịka Chineke nyere ya iwu ime.