Genesis 6:6 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Jehova we chegharia na O mere madu n'uwa, ọ we wute Ya n'obi-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O wutere Onyenwe anyị nke ukwuu na o kere mmadụ, mkpụrụobi ya jupụtakwara nʼihe mgbu.