Hebrews 10:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe ahụ ka ọ nọ ugbu a na-eche ka Chineke mee ndị iro ya nile ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ ya.
Igbo 2006
nēle anya n'oge fọduru rue mb͕e agēdo ndi-iro-Ya dika ihe-nb͕akwasi-ukwu nke ukwu-Ya abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ahụ ka ọ nọ ugbu a na-eche ka ndị iro ya niile bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ ya.