Hebrews 10:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mmụọ Nsọ na-agbakwara anyị ama na nke a bụ eziokwu nꞌihi na o kwuru sị,
Igbo 2006
Mọ Nsọ nāb͕a-kwa-ra ayi àmà: n'ihi na mb͕e O kwuru, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ nsọ na-agbakwara anyị ama banyere ihe ndị a mgbe o buru ụzọ kwuo: