Hebrews 10:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Nke a bụ ọgbụgba ndụ mụ na ụmụ Izirel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị, ka Onyenwe anyị kwuru. Aga m eme ka ha mara iwu nꞌime obi ha. Aga m ede ha nꞌime mmụọ ha. Ha ga na-echeta ha nꞌechiche ha nile.
Igbo 2006
Nka bu ọb͕ub͕a-ndu nke Mu na ha gāb͕a Mb͕e ubọchi ahu gasiri, ka Onye-nwe-ayi kwuru; M'gētiye iwum n'obi-ha, Ọ bu kwa n'uche-ha ka M'gēdekwasi ha dika n'akwukwọ; mb͕e ahu Ọ si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nke a bụ ọgbụgba ndụ ahụ mụ na ha ga-agba mgbe oge ndị ahụ gasịrị, ka Onyenwe anyị kwuru. Aga m etinye iwu m nʼobi ha. Aga m edekwasịkwa ha nʼuche ha.”