Hebrews 10:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Agaghị m echetakwa mmehie ha nile, ya na nnupụ isi ha nile ọzọ.”
Igbo 2006
M'gaghi-echeta kwa nmehie nile ha na nmebi-iwu nile ha ọzọ ma-ọli.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kwukwara sị, “Agaghị m echetakwa mmehie ha na mmebi iwu ha niile ọzọ.”
Recommended Reading