Hebrews 10:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, mgbe Chineke gbaghaara mmehie ndị a nile, ọ dịkwaghị mkpa na a ga-achụ aja ọzọ nꞌihi mgbaghara mmehie.
Igbo 2006
Ma ebe nb͕aghara ihe ndia di, iche àjà n'iru Chineke bayere nmehie adighi ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ebe ọ bụ na a gbagharala mmehie ndị a, ọ dịkwaghị mkpa ịchụ ajọ ọzọ maka mgbaghara mmehie.