Hebrews 10:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi nke a ụmụnna m, anyị nwere ike ugbu a ịga nꞌihu Chineke. Ọbara Jisọs emegheelara anyụ ụzọ ịbịaru Chineke nso.
Igbo 2006
Ya mere, umu-nnam, ebe ayi nwere nkwuwa-okwu ibà n'ebe nsọ ahu site n'ọbara Jisus,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ụmụnna m, ebe anyị nwere nkwuwa okwu ịbanye nʼEbe Kachasị Nsọ site nʼọbara Jisọs,