Hebrews 10:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs Kraịst emegheelara anyị ụzọ ndụ ọhụrụ. O mere nke a site nꞌinye ahụ ya ka ọ bụrụ ihe e tiwara dị ka akwa mgbochi ụlọ nsọ, nke nọchiri nꞌetiti anyị na Chineke.
Igbo 2006
bú uzọ O mere ọhu nye ayi, nke di ọhu di kwa ndu, site n'ákwà-nb͕ochi, nke ahu bu, anu-aru-Ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
bụ ụzọ ọhụrụ nke o meghere nye anyị, nke dị ọhụrụ ma dịkwa ndụ site nʼakwa mgbochi ahụ nke bụ ahụ ya,