Hebrews 10:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu a anyị nwere Jisọs Kraịst dị ka onyeisi nchụaja anyị! Ọ na-achị nꞌụlọ Chineke.
Igbo 2006
ebe ayi nwe-kwa-ra Onye-nchu-àjà uku edoro onye-isi èzí-na-ulo Chineke;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ebe anyị nwekwara onye nchụaja dị ukwuu, nke na-elekọta ụlọ Chineke,