Hebrews 10:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kama ihe fọdụrụ bụ ikpe ga-adị nꞌoge ikpeazụ. Chineke ga-ejikwa ọkụ na-ere girigiri repịa ndị nile na-eguzo imegide ya na okwu ya.
Igbo 2006
kama nke fọduru bu oké olile-anya di egwu nke ikpé, ya na ọku nēre ike ike nke gaje iripia ndi nēguzogide Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kama naanị ikpe dị oke egwu, nke ga-adị ka ọkụ na-ere ike ike, nke ga-erechapụ ndị niile bụ ndị iro.