Hebrews 10:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma aja nile ahụ ha na-achụ kwa afọ ehichapụghị mmehie ha. Nanị ihe aja ndị a mere bụ ichetara ha na mmehie ha dị.
Igbo 2006
Ma nime àjà ndia ncheta nke nmehie di kwa-arọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nke bụ eziokwu bụ na ihe aja ndị a na-eme bụ ichetara ha mmehie ha kwa afọ niile.