Hebrews 10:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ ihe dị egwu na ihe dị njọ mmadụ ahụ mere ihe ndị a ịdaba nꞌaka Chineke dị ndụ.
Igbo 2006
Ọ bu ihe di egwu idabà n'aka Chineke di ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ihe dị oke egwu ịdaba nʼaka Chineke dị ndụ.
Recommended Reading