Hebrews 10:33 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ụfọdụ a kparịrị unu nꞌihu ọha, unu natakwara mkpagbu. Nꞌoge ọzọ unu soro ndị e si otu a mesoo mmeso guzokọọkwa.
Igbo 2006
n'otù akuku, ebe ewere ita-uta na nkpab͕u di iche iche me unu ka unu buru ihe-nkiri; n'akuku ọzọ, ebe unu ghọrọ ndi nēso ndi nēbi obi otú a nwekọ ahuhu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụfọdụ, a kparịrị unu nʼihu ọha, unu natakwara mkpagbu. Nʼoge ọzọ, unu soro ndị e si otu a mesoo mmeso.