Hebrews 10:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, unu etufula ntụkwasị obi ahụ unu nwere. Nꞌihi na ntụkwasị obi unu ga-ewetara unu ụgwọ ọrụ na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo 2006
Ya mere unu etufula nkwuwa-okwu-unu, bú ihe nke nwere oké nnyeghachi nke ugwọ-ọlu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, unu ahapụkwala ntụkwasị obi unu ahụ, nʼihi na ọ na-eweta ụgwọ ọrụ dị ukwuu.