Hebrews 10:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kama nweenụ ndidi ka unu meekwa uche Chineke. Nꞌụzọ dị otu a unu ga-anata ihe Chineke kwere unu nkwa.
Igbo 2006
N'ihi na ntachi-obi di unu nkpà, ka ọ gābu, mb͕e unu meworo ihe Chineke nāchọ, ka unu we nata nkwa ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ya, unu kwesiri inwe ndidi ka ọ ga-abụ na mgbe unu mere uche Chineke unu ga-anata ihe e kwere na nkwa.