Hebrews 10:37 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na akwụkwọ nsọ kwuru sị, “Nꞌoge na-adịghị anya onye ahụ na-akwado ịbịa ga-abịa.” Ọ gakwaghị ala azụ na nkwa ya.
Igbo 2006
N'ihi na le ka nwa oge ntà fọduru ra, Onye ahu Nke nābia gābia, Ọ gaghi-anọ kwa ọdù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi, “Na oge na-adịghị anya, onye ahụ nke na-abịa ga-abịa ọ gaghị anọkwa ọdụ.”