Hebrews 10:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ndị ahụ e mere ka ha zuo oke nꞌihu Chineke site nꞌokwukwe ga-adịkwa ndụ site nꞌokwukwe. Ọ bụrụ na ha alaa azụ nꞌokwukwe ha ihe banyere ha agaghị atọ Chineke ụtọ.
Igbo 2006
Ma onye ezi omume nkem gēsite n'okwukwe di ndu: Ọ buru kwa na ọ gēwezuga onwe-ya, ihe-ya adighi nkpuru-obim ezi nma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma, “Onye ezi omume nkem ga-esite nʼokwukwe dị ndụ. Mkpụrụobi m agaghị e nwee mmasị nʼime onye ọbụla na-alaghachi azụ.”