Hebrews 10:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma dị ka ọ dị, anyị abụghị ndị na-ala azụ si otu a laa nꞌiyi. Kama anyị nwere okwukwe, bụrụkwa ndị a zọpụtara.
Igbo 2006
Ma ayi onwe-ayi adighi n'etiti ndi wezugara onwe-ha ila n'iyì; kama ayi di n'etiti ndi kwere ekwe inweta nkpuru-obi-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma anyị abụghị ndị na-alaghachi azụ si otu a laa nʼiyi. Kama anyị dịnyere ndị nwere okwukwe, bụrụkwa ndị a zọpụtara.