Hebrews 10:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, ọ pụghị ime! Ọbara ewu na ehi apụghị ihichapụ mmehie mmadụ!
Igbo 2006
N'ihi na ọbara nke oke-ehi na nke ewu apughi iwepu nmehie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ bụ ihe na-apụghị ime eme na ọbara oke ehi na nke ụmụ ewu dị iche iche ga-asachapụ mmehie.