Hebrews 10:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ nꞌihi ọnọdụ dị otu a ka Kraịst nꞌonwe ya, mgbe ọ na-akwado ịbịa nꞌụwa, ji gwa Chineke okwu sị, “Ị chọghị aja na onyinye, Nꞌihi ya i meela ahụ a nye m.
Igbo 2006
N'ihi nka mb͕e Ọ nābia n'uwa, Ọ si, Àjà na ihe echere n'iru Gi, I chọghi ha, Ma aru ka I kwadebere nyem;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere mgbe Kraịst bịara nʼụwa, ọ sịrị, “Aja na onyinye abụghị ihe ị chọrọ kama ị kwadoro ahụ nye m.