Hebrews 10:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Gị bụ Chineke adịghị aṅụrị ọṅụ nꞌịta nsure ọkụ ma ọ bụ nꞌịta na-esi isi ụtọ ọ bụla maka ịsachapụ mmehie.
Igbo 2006
Àjà-nsuresi-ọku na àjà achuru bayere nmehie, ha abughi ihe di Gi ezi nma:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aja nsure ọkụ na aja a chụrụ maka mmehie, ha abụghị ihe dị ezi mma nye gị.