Hebrews 10:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ ka m kwuru okwu sị, ‘Lee, abịala m Chineke, ime ihe ị chọrọ ka m mee.’ Nke a bụkwa ihe akwụkwọ iwu ahụ na-ekwu banyere m.”
Igbo 2006
Mb͕e ahu ka M'siri, Le, abiawom (N'akwukwọ-npiakọta ka edeworo ihe bayerem) Ime ihe I nācho, Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ka m sịrị, ‘Lee, abịala m Chineke m, ime ihe ị na-achọ. Nke a bụkwa ihe e dere banyere m nʼime akwụkwọ mpịakọta.’ ”