Hebrews 10:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs kwuchara okwu a o kwukwara okwu ọzọ sị, “Ị dịghị aṅụrị ọṅụ nꞌịta ọ bụla a chụrụ nꞌihi mgbaghara mmehie.” Jisọs kwuru okwu ndị a ọ bụladị na a chụrụ aja ndị a nꞌusoro iwu!
Igbo 2006
Mb͕e O buru uzọ kwu, si, Àjà na ihe echere n'iru Gi na àjà-nsuresi-ọku na àjà achuru bayere nmehie, I chọghi ha, ha abughi kwa ihe di Gi ezi nma (bú ihe anēche n'iru Chineke dika iwu si di),
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kwuru na mbụ, “Aja dị iche iche, na onyinye, na aja nsure ọkụ na aja mmehie adịghị atọ gị ụtọ, ha adịghịkwa amasị gị” (a chụrụ aja ndị a dịka iwu si dị).